Afa mu bu Dili Dilichukwu Reignest Ifeoma mebe o mebelu umu igbo mebe eh Ifeoma mee o Mebelu umu igbo mee eh Mebelu ndi fulu Anyi n'anya Mebelu ndi nyele Anyi aka Mebelu ndi cholu Ifeoma Mebelu ndi cholu nyem aka Mebelu ndi fulu Anyi n'anya Mebelu ndi nyele Anyi aka Mebelu ndi cholu Ifeoma Mebelu ndi cholu nyem aka Ifeoma mebe o ka umu igbo libe ife o afia oma zuba o ka umu igbo Nwebe Anwuli Ifeoma mebe na eke Ifeoma mebe na orie Ifeoma mebe na nkwo Ifeoma mebe na afor Ndi nyele anyi aka Ndi nyele anyi aka Ndi nyele anyi aka Ekene o Ndi nyele anyi aka Ndi nyele anyi aka Ndi nyele anyi aka Ekene o Onye cholu Ifeoma Onye cholu Ifeoma ga fu Ifeoma Iseeee Ifeoma ga n'eme Iseee iseee iseee Ifeoma mebe o mebelu umu igbo mebe eh Ifeoma mee o Mebelu umu igbo mee eh Mebelu ndi fulu Anyi n'anya Mebelu ndi nyele Anyi aka Mebelu ndi cholu Ifeoma Mebelu ndi cholu nyem aka Mebelu ndi fulu Anyi n'anya Mebelu ndi nyele Anyi aka Mebelu ndi cholu Ifeoma Mebelu ndi cholu nyem aka Ekpele kam na ekpe Ka o dili nwanyi mma o Ka o dili nwoke mma o Ka o Dili nwata mma o Ikwu n'ibe mma o Ofor kam n'ago o Ife diba mma o Mu bu Dili Elibe ife Gba ba ekwu Nelue nnem Anya o eeh Umu nnam gba ba ekwu Chibe ozor gba ba ofala eeh Onye jide onye Nwa nnie Anwuli Ife Anwuli Anwuli ife Anwuli Anwuli ife Anwuli eeh Ifeoma mebe o mebelu umu igbo mebe eh Ifeoma mee o Mebelu umu igbo mee eh Mebelu ndi fulu Anyi n'anya Mebelu ndi nyele Anyi aka Mebelu ndi cholu Ifeoma Mebelu ndi cholu nyem aka Mebelu ndi fulu Anyi n'anya Mebelu ndi nyele Anyi aka Mebelu ndi cholu Ifeoma Mebelu ndi cholu nyem aka Ifeoma mebe o mebelu umu igbo mebe eh Ifeoma mee o Mebelu umu igbo mee eh