Aahee!
Aahee!
Aahee hee hee!
Aahee!
Aahee!
Aahee!
Aahee hee hee!
Aahee!
(Hee!)
Hakuna matata
My vibe ebidoro tata
Pass me the crown and watch me rule the vibe, obulo ife tata
Checking the moves I make now, no time anorom na slow-mo
Giving them one hundred, instant healing, I'm taking them all off
Igbo enwe Eze mana Igbo nwere Queens
Swag m di gallant ka Eliza De Queen
Abulo m Royalty in my hometown but I'm Queen
Ambassador ndi nzuzu, I'm Lavy De Queen
Emere enu mee ana, I'm still topping
Higher higher no stopping
Follow the best no doubting
Serving them best best no stopping
Obiara egbu m ga egbu onwe ya abulo ajo ekpere o ofo
Isi m ama awa, oku m ama anyu, nne m ochie suru m ofo
Were isi bia were isi adirom involve kpo m Jideofo
Ogologo ndu na ahuisike na mkpofe ka m na asu na ofo (yeah)
Carry me go where I no know
Egwu Egede na akpolite mmuo m
Nwayoo nwayoo ka eji aga na ogwu
Umu Egede unu ana anukwa onu m
Carry me go where I no know
Egwu Egede na akpolite mmuo m
Nwayoo nwayoo ka eji aga na ogwu
Umu Egede unu ana anukwa onu m
Adiro ama aka Igbo kweenu! anyi ewelie aka
Egwu adiro atu afo oburu uzo ka onye odinaka
Puta na ogbo megharia ahu mkpotu ana ada na aka
K way? Lavy o dis way? so onye ma way na atu aka
(hee!)
Njakiri go back, obulu egwuregwu aja ana obi m
I pray my best days to come ka osi wee di m na obi m
Never forget my well wishers ha ncha nwecharanu space na obi m
Buru ha n'isi ka danda, I no send who send dia foes
(hee!)
Hold on and pick two bu the game point
Nwayoo nwayoo I'm making point
Follow your leader na one joint
Mkpofe mkpofe bu na cool joint (cool joint)
(hee!)
Zero to hundred still counting
Joy overload no doubting
Ada Igbo-big with something
On God I will never go down
Ntuo down it's a lockdown
Vibe killer we step in and shut down
Carry me go where I no know
Egwu Egede na akpolite mmuo m
Nwayoo nwayoo ka eji aga na ogwu
Umu Egede unu ana anukwa onu m
Carry me go where I no know
Egwu Egede na akpolite mmuo m
Nwayoo nwayoo ka eji aga na ogwu
Umu Egede unu ana anukwa onu m
Agana achu aja ka ikpe na ama ndi mmuo
Egwu Egede!
Weria nwayoo egwu egede na aba na mmuo
Egwu Egede!
For your info koro mmadu okara mmuo
Egwu Egede!
Emee enu mee ana Chukwu nna bu oke mmuo
Egwu Egede!
Ina agba surugede mara noo egwu ndi mmuo
Egwu Egede!
Eje ana bu isi ije abulo na ala mmuo
Egwu Egede!
Onye elele anya na azu na anyi nwere mmuo
(hee!)
Kpumkpumkpu ogene egwu egede na ebuli mmuo m
Aahee!
Aahee!
Aahee hee hee!
Aahee!
Aahee!
Aahee!
Aahee hee hee!
Aahee!